1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+ 2 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+
22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+
6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+