Jeremaya 42:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na unu ejehiewo megide mkpụrụ obi unu;+ n’ihi na ọ bụ unu ziri m ka m gakwuru Jehova bụ́ Chineke unu, sị, ‘Kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere; gwa anyị ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, anyị ga-eme ya.’+
20 na unu ejehiewo megide mkpụrụ obi unu;+ n’ihi na ọ bụ unu ziri m ka m gakwuru Jehova bụ́ Chineke unu, sị, ‘Kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere; gwa anyị ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, anyị ga-eme ya.’+