Jeremaya 49:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+
31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+