Abụ Ákwá 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+
21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+