Ezikiel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+