24 “‘Ma mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi;+ o wee na-eme ihe arụ niile onye ajọ omume mere,+ o wee na-adị ndụ, ọ dịghị otu n’ime ezi omume niile o mere a ga-echeta.+ Ọ ga-anwụ n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi o mere nakwa n’ihi mmehie o mere.+