Ilu 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Ilu 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ nke si n’ụzọ nghọta na-akpafu+ ga-ezu ike n’ọgbakọ nke ndị na-adịghị ndụ.+
32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+