Ezikiel 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Mgbe o chegidere wee hụ na ya enwekwaghị olileanya ya, o weere nwa ya ọzọ.+ Ọ zụlitekwara ya, o wee ghọọ nwa ọdụm tojuru etoju.
5 “‘Mgbe o chegidere wee hụ na ya enwekwaghị olileanya ya, o weere nwa ya ọzọ.+ Ọ zụlitekwara ya, o wee ghọọ nwa ọdụm tojuru etoju.