Ezikiel 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ihe ahụ nke na-abata unu na mmụọ+ agaghị eme ma ọlị,+ n’ihi na unu na-asị: “Ka anyị dịrị ka ndị mba ọzọ, dị ka ezinụlọ niile nke ala dị iche iche,+ site n’ijere osisi na nkume ozi.”’”+
32 Ihe ahụ nke na-abata unu na mmụọ+ agaghị eme ma ọlị,+ n’ihi na unu na-asị: “Ka anyị dịrị ka ndị mba ọzọ, dị ka ezinụlọ niile nke ala dị iche iche,+ site n’ijere osisi na nkume ozi.”’”+