Ezikiel 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-esikwa n’etiti ndị dị iche iche kpọpụta unu, sikwa n’ala niile a chụsasịrị unu jiri aka dị ike na ogwe aka a gbatịrị agbatị na ọnụma a wụpụrụ awụpụ kpọkọta unu.+
34 M ga-esikwa n’etiti ndị dị iche iche kpọpụta unu, sikwa n’ala niile a chụsasịrị unu jiri aka dị ike na ogwe aka a gbatịrị agbatị na ọnụma a wụpụrụ awụpụ kpọkọta unu.+