Ezikiel 20:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 M ga-esi n’obodo dị iche iche unu nọ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile a chụsasịrị unu jiri aka m siri ike na ike m nakwa iwe na ọnụma kpọkọta unu.+
34 M ga-esi n’obodo dị iche iche unu nọ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile a chụsasịrị unu jiri aka m siri ike na ike m nakwa iwe na ọnụma kpọkọta unu.+