Ezikiel 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị kụrụ aka+ ma zọọ ụkwụ n’ala, jirikwa ịkwa emo na-aṅụrị ọṅụ n’ime mkpụrụ obi gị n’ihi ala Izrel,+
6 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị kụrụ aka+ ma zọọ ụkwụ n’ala, jirikwa ịkwa emo na-aṅụrị ọṅụ n’ime mkpụrụ obi gị n’ihi ala Izrel,+