Job 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ ga-akụrụ ya aka ịkwa emo,+Nọrọkwa n’ebe ọ nọ fụọrọ ya mkpọrọhịhị.+ Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+