Ezikiel 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 m ga-enyefe ya n’aka onye ọchịchị dị ike nke na-achị mba dị iche iche.+ Ọ ghaghị ime ya ihe. M ga-achụpụ ya dị ka ajọ omume ya si dị.+
11 m ga-enyefe ya n’aka onye ọchịchị dị ike nke na-achị mba dị iche iche.+ Ọ ghaghị ime ya ihe. M ga-achụpụ ya dị ka ajọ omume ya si dị.+