-
Ezikiel 31:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘N’ụbọchị ọ ga-agbada na Shiol, m ga-eme ka e ruo uju.+ M ga-ekpuchi ogbu mmiri n’ihi ya, ka m wee mee ka iyi ya kwụsị ịsọ asọ nakwa ka e gbochie ọtụtụ mmiri ya. M ga-emekwa ka Lebanọn gbaa ọchịchịrị n’ihi ya. Osisi niile dị n’ọhịa ga-akpọnwụkwa n’ihi ya.
-