11 Sị ha, ‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọnwụ onye ajọ omume adịghị atọ m ụtọ,+ kama ihe na-atọ m ụtọ bụ ka onye ajọ omume hapụ+ ụzọ ya ma dịrị ndụ.+ Chigharịanụ, hapụnụ ụzọ ọjọọ unu.+ Gịnị mere unu ga-eji nwụọ, unu ụlọ Izrel?”’+