-
Ezikiel 33:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Dị nnọọ ka m dị ndụ, n’ezie, a ga-eji mma agha gbuo ndị niile nọ n’ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+ M ga-ewere onye ọ bụla nọ n’ọhịa nye anụ ọhịa ka ọ bụrụ nri ya;+ ọ bụkwa ọrịa na-efe efe ga-egbu ndị niile nọ n’ebe e wusiri ike nakwa n’ọgba.+
-