Ezikiel 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na ị na-ebu iro nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka,+ ị nọkwa na-enyefe ụmụ Izrel n’aka mma agha,+ n’oge ọdachi dakwasịrị ha,+ n’oge njehie ikpeazụ ha.”’+
5 n’ihi na ị na-ebu iro nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka,+ ị nọkwa na-enyefe ụmụ Izrel n’aka mma agha,+ n’oge ọdachi dakwasịrị ha,+ n’oge njehie ikpeazụ ha.”’+