Ezikiel 35:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ị nọ na-ewesa ndị Izrel iwe n’akwụsịghị akwụsị.+ I nyefekwara ha n’aka ndị ga-eji mma agha gbuo ha n’oge a na-ata ha ahụhụ ikpeazụ.”’+
5 N’ihi na ị nọ na-ewesa ndị Izrel iwe n’akwụsịghị akwụsị.+ I nyefekwara ha n’aka ndị ga-eji mma agha gbuo ha n’oge a na-ata ha ahụhụ ikpeazụ.”’+