Ezikiel 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ‘ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘m ga-eme ihe dị ka iwe gị na ekworo gị si dị, nke i gosiri n’ihi asị ị kpọrọ ha;+ m ga-emekwa ka ha mara m mgbe m kpere gị ikpe.+
11 ‘ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘m ga-eme ihe dị ka iwe gị na ekworo gị si dị, nke i gosiri n’ihi asị ị kpọrọ ha;+ m ga-emekwa ka ha mara m mgbe m kpere gị ikpe.+