Ezikiel 35:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eji iwe na ọnụma mee gị ihe otú ahụ i mere ndị m n’ihi asị ị kpọrọ ha.+ M ga-emekwa ka ha mara m mgbe m kpere gị ikpe.
11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eji iwe na ọnụma mee gị ihe otú ahụ i mere ndị m n’ihi asị ị kpọrọ ha.+ M ga-emekwa ka ha mara m mgbe m kpere gị ikpe.