-
Ezikiel 38:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 “‘“Mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, a ga-elebara gị anya. Mgbe afọ ndị ahụ gwụchara, ị ga-abịa n’ala+ nke ndị a napụtara n’aka mma agha, ndị e si n’etiti ọtụtụ ndị kpọkọta+ n’ugwu ndị dị n’Izrel, nke bụ́ ebe a lara n’iyi mgbe niile; ya bụ, ala nke ndị bi ya bụ ndị e si n’etiti ndị dị iche iche kpọlata, ha wee biri n’obi iru ala, ha niile.+
-