-
Ezikiel 38:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “‘“Ọtụtụ afọ gachaa, m ga-elebara gị anya. N’oge ikpeazụ, mgbe afọ ndị ahụ gachara, ị ga-eji ike banye n’obodo a napụtara ndị bi na ya n’aka ndị ji mma agha bịa igbu ha. E si ebe dị iche iche kpọkọta ha n’ugwu ndị dị n’Izrel, nke tọgbọ nkịtị kemgbe. E si ebe dị iche iche kpọlata ndị bi n’ala a. Obi rukwara ha niile ala n’ebe ha bi.+
-