Ezikiel 40:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ogologo ihe owuwu ụzọ mbata ahụ dị kubit iri abụọ, obosara ya adịrị kubit iri na otu. A na-esikwa n’ihe nrịgo arịgo na ya. E nwekwara ogidi ndị dị n’akụkụ idé ndị ahụ dị n’akụkụ ya, otu n’otu akụkụ, otu n’akụkụ nke ọzọ.+
49 Ogologo ihe owuwu ụzọ mbata ahụ dị kubit iri abụọ, obosara ya adịrị kubit iri na otu. A na-esikwa n’ihe nrịgo arịgo na ya. E nwekwara ogidi ndị dị n’akụkụ idé ndị ahụ dị n’akụkụ ya, otu n’otu akụkụ, otu n’akụkụ nke ọzọ.+