12 “‘M ga-eme ka onye meriri emeri bụrụ ogidi+ n’ụlọ nsọ+ nke Chineke m,+ ọ gaghịkwa esi n’ebe ahụ pụọ ọzọ ma ọlị, m ga-edekwasịkwa n’ahụ́ onye ahụ aha Chineke m na aha obodo ukwu nke Chineke m, bụ́ Jeruselem ọhụrụ+ nke si n’eluigwe na-arịdata site n’ebe Chineke m nọ, nakwa aha ọhụrụ m ahụ.+