-
Ezikiel 46:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ bụrụ na onyeisi enye nwa ya nke ọ bụla onyinye ka ọ bụrụ ihe nketa ya, ọ ga-abụ ala nke ụmụ ya. Ọ bụ ala ha ketara eketa.
-