10 Ma Daniel banyere n’ụlọ ya ozugbo ọ matara na a bịanyewo aka n’akwụkwọ ahụ, e meghekwaara ya windo ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu emeghe bụ́ nke chere ihu na Jeruselem,+ ọ na-egbukwa ikpere n’ala kpee ekpere+ ma too Chineke ya+ ugboro atọ n’ụbọchị,+ dị ka ọ na-eme mgbe niile tupu oge ahụ.+