Daniel 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m, Daniel, wee hụ, ma, lee! e nwere mmụọ ozi abụọ ọzọ guzo+ n’akụkụ mmiri,+ otu n’otu akụkụ, onye nke ọzọ n’akụkụ nke ọzọ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:5 Amụma Daniel, p. 294
5 Mụ onwe m, Daniel, wee hụ, ma, lee! e nwere mmụọ ozi abụọ ọzọ guzo+ n’akụkụ mmiri,+ otu n’otu akụkụ, onye nke ọzọ n’akụkụ nke ọzọ.