6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.
16 Ma, lee! otu onye nke yiri ụmụ mmadụ metụrụ egbugbere ọnụ m aka,+ m wee meghee ọnụ m malite ikwu okwu+ wee sị onye ahụ guzo m n’ihu: “Onyenwe m,+ n’ihi ihe ahụ m hụrụ, ihe ọdụdọ malitere ịdọ m na mberede, enweghịkwa m ike ọ bụla.+