Daniel 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otu wee gwa onye ahụ yi uwe linin,+ bụ́ onye guzo n’elu mmiri ahụ, sị: “Oge há aṅaa fọdụrụ ka ihe ebube ndị a mechaa?”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:6 Amụma Daniel, p. 294
6 Otu wee gwa onye ahụ yi uwe linin,+ bụ́ onye guzo n’elu mmiri ahụ, sị: “Oge há aṅaa fọdụrụ ka ihe ebube ndị a mechaa?”+