-
Daniel 12:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 M wee malite ịnụ ihe onye ahụ yi uwe linin, bụ́ onye guzo n’elu mmiri ahụ, na-ekwu, ka o weliri aka nri ya na aka ekpe ya n’eluigwe ma jiri Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi+ ṅụọ iyi,+ sị: “Ọ ga-adịru otu oge a kara aka, oge abụọ a kara aka na ọkara otu oge.+ Ozugbo a kụrisịrị ike nke ndị nsọ,+ ihe ndị a niile ga-emezu.”
-