Hosia 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m maara Ifrem,+ Izrel ezoghịkwa ezo n’ebe m nọ.+ Ugbu a, Ifrem, i dinawo ndị inyom dị ka à ga-asị na ha bụ ndị akwụna;+ Izrel emerụwo onwe ya.+
3 Mụ onwe m maara Ifrem,+ Izrel ezoghịkwa ezo n’ebe m nọ.+ Ugbu a, Ifrem, i dinawo ndị inyom dị ka à ga-asị na ha bụ ndị akwụna;+ Izrel emerụwo onwe ya.+