Hosia 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha niile bụ ndị na-akwa iko.+ Ha dị ka ekwú ọkụ nke onye na-eme achịcha menwuru ọkụ, nke ọ na-akwụsị ịkwanye ọkụ mgbe ọ gwọchara ntụ ọka,* ruo mgbe o koro eko. Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 1611/15/2005, p. 23
4 Ha niile bụ ndị na-akwa iko.+ Ha dị ka ekwú ọkụ nke onye na-eme achịcha menwuru ọkụ, nke ọ na-akwụsị ịkwanye ọkụ mgbe ọ gwọchara ntụ ọka,* ruo mgbe o koro eko.