Hosia 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 27
10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+