Hosia 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ndị mmadụ mara jijiji mgbe Ifrem kwuru okwu; ọ bụ onye a ma ama n’Izrel.+ Ma ikpe mara ya n’ihe metụtara Bel,+ o wee nwụọ.+
13 “Ndị mmadụ mara jijiji mgbe Ifrem kwuru okwu; ọ bụ onye a ma ama n’Izrel.+ Ma ikpe mara ya n’ihe metụtara Bel,+ o wee nwụọ.+