Hosia 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “N’oge gara aga, ọ na-abụ Ifrem na-ekwu okwu, ndị mmadụ ana-ama jijiji. Ọ bụ onye a ma ama n’Izrel.+ Ma, ikpe mara ya n’ihi na ọ na-efe Bel.+ O wee nwụọ.
13 “N’oge gara aga, ọ na-abụ Ifrem na-ekwu okwu, ndị mmadụ ana-ama jijiji. Ọ bụ onye a ma ama n’Izrel.+ Ma, ikpe mara ya n’ihi na ọ na-efe Bel.+ O wee nwụọ.