Hosia 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+
8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+