2 Ọ bụ ụbọchị ọchịchịrị na itiri ga-agba,+ ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị, dị ka ìhè chi ọbụbọ nke na-enwu n’elu ugwu.+
“Ọ dị mba nke nwere ụba mmadụ, nke dịkwa ike;+ e metụbeghị ka nke yiri ya dịrị malite n’oge ochie a na-amaghị ama,+ ọ gasịakwa, a gaghị enwe ya ọzọ ruo afọ nke ọgbọ niile.