-
Joel 2:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 M ga-emekwa ka ndị si n’ebe ugwu+ si n’ebe unu nọ pụọ gaa n’ebe dị anya, m ga-achụsakwa ha chụga ha n’ala mmiri na-adịghị nakwa n’ebe tọgbọrọ n’efu, chụga ndị nke nọ n’ihu n’oké osimiri ọwụwa anyanwụ,+ chụgakwa ndị nọ n’azụ n’oké osimiri ọdịda anyanwụ.+ Ísìsì ha ga na-ala elu, ísì ọjọọ ha ga na-ala elu;+ n’ihi na Chineke ga-eme oké ihe.’
-