Maịka 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu enwela okwukwe n’ebe enyi unu nọ. Unu atụkwasịla enyi ọma unu obi.+ Kpachara anya n’ihe i ji ọnụ gị na-ekwu ná ntị nwaanyị nke dina gị n’obi.+
5 Unu enwela okwukwe n’ebe enyi unu nọ. Unu atụkwasịla enyi ọma unu obi.+ Kpachara anya n’ihe i ji ọnụ gị na-ekwu ná ntị nwaanyị nke dina gị n’obi.+