Job 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụnne m aghọwo aghụghọ,+ dị ka ngele,Dị ka ngele ndị na-ata ata. Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Jeremaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+ Luk 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị mụrụ unu+ na ụmụnne na ndị ikwu na ndị enyi unu ga-ararakwa unu nye, ha ga-egbukwa ụfọdụ n’ime unu;+
4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+
16 Ndị mụrụ unu+ na ụmụnne na ndị ikwu na ndị enyi unu ga-ararakwa unu nye, ha ga-egbukwa ụfọdụ n’ime unu;+