Zefanaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị amụma ya bụ ndị na-akparị mmadụ, ha bụ ndị aghụghọ.+ Ndị nchụàjà ya merụrụ ihe dị nsọ; ha mebiri iwu.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:4 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 21-225/1/1991, p. 19-20
4 Ndị amụma ya bụ ndị na-akparị mmadụ, ha bụ ndị aghụghọ.+ Ndị nchụàjà ya merụrụ ihe dị nsọ; ha mebiri iwu.+