Matiu 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ọ dịghị onye pụrụ ịbụ ohu nke nna ukwu abụọ; n’ihi na, ma ọ́ bụghị na ọ ga-akpọ otu asị ma hụ onye nke ọzọ n’anya,+ ya abụrụ na ọ ga-arapara n’otu ma leda onye nke ọzọ anya. Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2019, p. 27 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 47/1/1999, p. 4-512/1/1990, p. 4 Teta!,7/2007, p. 30-31
24 “Ọ dịghị onye pụrụ ịbụ ohu nke nna ukwu abụọ; n’ihi na, ma ọ́ bụghị na ọ ga-akpọ otu asị ma hụ onye nke ọzọ n’anya,+ ya abụrụ na ọ ga-arapara n’otu ma leda onye nke ọzọ anya. Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.+
6:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2019, p. 27 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 47/1/1999, p. 4-512/1/1990, p. 4 Teta!,7/2007, p. 30-31