Matiu 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:22 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2016, p. 3 Teta!,1/2008, p. 4-5 Ụlọ Nche,7/15/1995, p. 16
22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+