Jọn 4:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ya mere, nna nwa ahụ matara na ọ bụ n’otu awa ahụ+ Jizọs sịrị ya: “Nwa gị agbakeela.” Ya na ezinụlọ ya dum wee kwere.+
53 Ya mere, nna nwa ahụ matara na ọ bụ n’otu awa ahụ+ Jizọs sịrị ya: “Nwa gị agbakeela.” Ya na ezinụlọ ya dum wee kwere.+