Matiu 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:41 Ụlọ Nche,5/15/1996, p. 28
41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.