Matiu 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere alaeze ahụ ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya; nke a bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:19 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 78-80 Ụlọ Nche,2/1/2003, p. 8-98/1/1993, p. 19
19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere alaeze ahụ ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya; nke a bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ.