Matiu 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe ndị a niile ka Jizọs ji ihe atụ dị iche iche gwa ìgwè mmadụ ahụ. N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ;+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:34 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 119/1/2002, p. 13-18
34 Ihe ndị a niile ka Jizọs ji ihe atụ dị iche iche gwa ìgwè mmadụ ahụ. N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ;+