Matiu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:28 Ụlọ Nche,7/1/1997, p. 4-58/1/1994, p. 16-17
28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+