Matiu 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:17 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 252-253 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 8-9
17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+